JASMINE COLLEGE
…breeding thought leaders of skillful hands and creative minds
SECOND TERM MOCK EXAMINATION
2024/2025 ACADEMIC SESSION
NOM: ________________________________________ CLASSE: YEAR 9
SUBJECT: AZUZU IGBO
Iwu: Zaa ajụjụ nille dị na mpaghara nke a
Read the passage below and answer the questions 1-11 respectively.
AGUCHAAZAA: Ezinaụlọ
Adịele bụ onye e jiri ọrụugbo mara. ọ bụ onye Akaeze. Akaeze nọ n’okpuru ọchịchị
ime obodoOgbuo na Abịa steetị. ọ lụrụ nwaanyi abụọ. Aha nwunye ya nke mbụ bụ
Nneamaka ebe nwunye ya nke abụọ bụ Akụọma.
Nneamaka bụ nọọsụ. ọ mụtara Adịele ụmụ anọ:nwoke atọ na out nawaayi.
Akụọma enweghị ihe ọ na-arụ. ọ mụtara ụmụ nwaanyi abụọ. Aha ụmụ Nneamaka bụ:
Chikere, Uzọma, Ugonna na Ngozi. Akụọma na-eso di ha aga ọrụugbo. ọ na-akọpụta
akpụ, ọna, ede na akwụkwọ nri dị iche iche.
Ajụjụ
1. Isiokwu agụmagụ a bụ…. 9. Olee nke esoghị n’ụmụ
a. asụsụ b. ezinaụlọ ch. Nne Nneamaka ebe a?
na nna d. ụmụaka a. Ugonna b. Akụọma ch.
2. ụmụ ole ka Adịele mụtara? Ngozi d. ụzọma
a. abụọ b. atọ ch. anọ d. 10. Họpụta nke na esoghị n’ihe
isii Akụọmana-akọpụta--------
3. Aha obodo ha bụ….. a. akpụ b. ede ch. ọna
a. Abịa b. Akaeze ch. Awka osikapa
d.Imo 11. ụmụnwaanyi ole ka Akụọma
4. Gịnị bụ akaọrụ Adịele? mụtara?
a. ịkpụ ụzụ b. ịzụ ahịa ch. a. abụọ b. atọ ch. anọ d.
ọrụugbo d. nkuzi isii
5. Olee aha steeti Adịele na
ezinaụlọ ya?
a. Abịa b. Imo ch. Anambra Họrọ azizaa kwesili –ekwesi
d. Enugu were mejụpụta ahịrịokwu ndị
6. Adịele ọ lụrụ nwaanyị ole? a
a. Ise b. abụọ ch. Iri d. isii 12. What name is “Agwọ” called in
7. Aha nwunye ya nke abụọ bụ….. English?
a. Nneamaka b. Chikere A. Snake b. toad ch. Fish
ch. Akụọma d. Ugonna d. lizard
8. Kedụ ihe Nneamaka na-arụ? 13. What name is “scorpion” called
ọrụ….. in Igbo?
a. Igwe b. ugbo ch. Nkuzi d. a. awọ b. mkpi ch. Akpi d.
nọọsụ anụ
14. Gịnị ka “80” pụtara n’Igbo? 26. Iri asatọ na atọ pụtara…..
a. Iri asatọ b. asatọ na out a. 83 b. 18 ch. 13 d. 80
ch. asatọ d. ha ncha 27. N’ala Igbo, onye bụ onyeisi
15. What is “mkpụrụokwu” called in ezinaụlọ?
English? a. Nne na nna b. nna ch.
a. Alphabet b. sentence Ada d. nne
ch. Phase d. numbers 28. Olee ihe ị na-eme ebe ahu,
16. Họpụta steetị na-esoghị n’ala akara edemede e kwesịrị itinye
Igbo ebe a na ngwụcha ahịrị a bụ……
a. Abia b. Imo ch. Eboyi a. ajụjụ b. kpọm ch. rịkọm
d. Kogi d. mkpu
17. Họpụta nke esoghị n’ihe e ji eme 29. ịsa efere bụ ọrụ………..n’ezinaụlọ
ọji n’ala Igbo a. nne b. nna ch. ụmụaka
a. akuilu b. anara ch. d. ụmụnna
Olugbu d. ose ọji 30. “Akara mkpu” ọ pụtara gịnị na
18. Olee nke na-esoghị na njirimara Bekee?
ndi Igbo? a. Comma b, dash ch.
a. asụsụ ha b. ụburu isi ha Exclamation d. full stop
ch. ọmenaala ha d. ekike 31. “ọnụọgụgụ” pụtara…. na Bekee
ha a. Speech b. numbers ch.
19. Ndị a gụnyere ihe eji alụ Occupation d. family
nwaanyi ma e wepụ……. 32. Olee nke bụ 215?
a. Aja b. azụ ch. Ego d. a. narị abụọ na iri ise b. narị
mmanya abụọ na abụọ ch. narị abụọ
20. Gwa m gwa m gwa m d. ha ncha
nwaagbọghọ abụ na-agba 33. Nwaanyị anaghị awa ọji
n’isi?......... n’ala…….
a. Gova b. ụdara ch. Ube a. Bekee b. Efik ch. Yoruba
d. oroma d. Igbo
21. Gwa m gwa m gwa m akwa 34. Nri bụ nri e jiri mara ndị……….
Chukwu sara adịghị akọ akọ a. Idoma b. Igbo ch. Hausa
a. Ire b. imi ch. Nti d.anya d. Efik
22. Olee ihe “thirty” pụtara n’asụsụ 35. Kedụ n’ime aha ndị a esoghị
Igbo? n’aha otutu
a. Iri na atọ b. narị atọ ch. a. Ichie b. Ogbuehi ch.
Iri atọ na atọ d. iri atọ Obinna d. Ogbuenyi
23. Mmanụ ndị Igbo ji eri okwu 36. Kedụ nke na-esoghị n’anụ na-ebi
bụ……….. n’ụlọ?
a. akụkụ b. abụ ch. a. atụrụ b. ch. Enwe d.
Egwuregwu d. ilu nkịta
24. Ilu pụtara…… n’asụsụ Bekee? 37. Họpụta nke na-esoghị na
a. Proverb b. parts of speech nkwenye ndị Igbo
ch. Sentence d. tongue a. ọgbanje b.ihi anụ ch. ịlọ
twister ụwa d. ha ncha
25. “Okwuntuhi” pụtara….. n’asụsụ 38. Iwa ji bụ mmemme ndị……
Bekee? a. Efik b. Ibibio ch. Igbo d,
a. Verb b. words ch. Yoruba
Sentence d. tongue twister
39. Họpụta nke na-abụghị ekele na a. Ekereke b elekere ch ugbọ
ndị a…. ọdee d mkpusi ọdee.
a. Gaa sie nri b. ị meela ch. 50. Gịnị ka anyi na-akpọ “phone”
Ka chi foo d. ndewo n’asụsụ Igbo?
40. Izu Igbo dị ụbochị……. a. Ekwenti b ekweisi ch
a. abụọ b. anọ ch. atọ d. ise ekweọnụ d ekweaka
41. -------- bụ mmanu ndi Igbo ji eri 51. Ekele any na-ekele onye na-
okwu. eme njem bụ------
a. Ji b ilu ch mma d. okwu a nnọọ b jee nke ọma ch ndo
42. Nneka bụ izaga pụtara------- d mgbede ọma
a. Nneka toro ogologo b 52. Ndi a nille bụ ekele ndi Igbo ma
Nneka bụ ezigbo mmadụ e wepu--------
ch. Nneka di ọcha d. ha a. Jisie ike b daalu ch ụtụtụ
ncha ọma d kedụ aha gị?
43. Obi na-eme aka abụọ 53. Abidii Igbo di ole
pụtara-------- n’ọnụọgụ?--------
a. Obi di mkpụmkpụ b. Obi a. 38 b 36 ch 37 d. 34
nwere aka na abụọ ch Obi 54. Myiriụdaume Igbo di ole?-----
nwere ego d. Obi bụ nwa. a. 2 b 3 ch 27 d. 8
44. Ndi nille bụ ọmenaala ndi Igbo 55. Kedụ nke bụ myiriudaume
ma e wepu---- Igbo?-----
a. Ilu nwaanyi b omụgwọ a. M,N b CH,GB, GW ch
ch iri ji d izu ohi a,e,I,u d. o,ọ,u,ụ,ị
45. “ọmụgwọ” pụtara ----- na
bekee. 56. ọnwa ndi Igbo dị ole n’ọnụọgụgụ?
a. Child and mother b child’s a. 14 b 12 ch 13 d 28
visitation ch child’s mother 57. “Mgbochiume” pụtara------ na
d children bekee.
46. ------- ka ọ bụ ọrụ ya ịje ọmụgwọ. a. Vowel b sound ch
a. Nne b nna ch ụmụnne d consonant d. verb
ndi ịyom 58. -------- bụ onye na-amụta ụmụaka
47. Anyi ji ------ anụ ihe. n’ezinaụlọ.
a. Nti b aka ch isi d ukwu a. Nne b nna ch ada d.
48. Ngozi na Chike bụ nwanne . onyeisi
“Na” na-arụ ọrụ ebe a 59. Ndi a nille bụ ọmụmaatụ agwa
dika------- ọma ma e wepu-----
a. njikọ mbuụzọ ch. a ịkwu eziokwu b ịkpe ekpere
nyemaka ngwaa d. ha ch ịsi asi d. ịrube isi
ncha 60. Anyi nwere ụdi agụmagụ ụzọ------
49. “Clock” pụtara----- na asụsụ n’asụsụ Igbo.
Igbo. a. 3 b 4 ch 2 d. 6
SECTION B: THEORY (40MARKS)
Answer four questions in this section
1. Gịnị bụ ilu? (2mks)
1b. werụ ọmụmaatụ anọ ị mara zipụta n’ Igbo (8mks)
2a. Gịnị bu nkebiahịrị ? (2mks)
2b. Depụta ọmụmaatụ anọ ị mara(8mks)
3a. Gịnị bụ akpaalaokwu(2mks)
3b. Nye ọmụmatụ akpaalaokwu anọ ị mara
4. Depụta okwuntuhi ise ị mara n’ asụsụ Igbo (10mks)
5a. Gịnị bụ nkebiokwu? (2mks)
5b. Nye ọmụmaatụ nkebiokwu anọ ị mara(8mks)